Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 7:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m ga-eweli aka m mee Ijipt ihe ma kpọpụta ndị Izrel n’obodo ha.”

  • Ọpụpụ 7:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Jehova kwuru, sị: “Ị ga-eji ihe a mata na m bụ Jehova.+ M ga-akụ mkpara m ji n’aka na mmiri dị n’Osimiri Naịl, mmiri ahụ ga-aghọkwa ọbara.

  • Ọpụpụ 8:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Mosis wee sị Fero: “Jiri aka gị kwuo mgbe m ga-arịọrọ gị arịrịọ ka e wepụrụ gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị mbàrá ndị ahụ, wepụkwa ha n’ụlọ gị niile. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọ.” 10 Fero sịrị: “Echi.” Mosis wee sị: “Ka ọ dị otú i kwuru, ka i wee mara na e nweghị onye ọzọ dị ka Jehova bụ́ Chineke anyị.+

  • Ọpụpụ 8:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka Goshen, bụ́ ebe ndị m bi, dị iche. E nweghị odudu ga-adị na ya.+ Ị ga-ejikwa ya mata na mụnwa, bụ́ Jehova, nọ n’ala a.+

  • Ọpụpụ 14:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.

  • Diuterọnọmi 10:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, nakwa ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+

  • Abụ Ọma 24:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+

      Ọ bụ ya nwe ala na ndị bi na ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya