Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 8:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ọ kpụtara ebule nke abụọ, bụ́ ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà.+ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke wee bikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+

  • Levitikọs 8:25-28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 O wee were abụba ya, ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya, na abụba kpuchiri imeju ya, akụrụ ya abụọ na abụba ha, na ụkwụ aka nri ya.+ 26 O si na nkata achịcha na-ekoghị eko dị na ya, nke dị n’ihu Jehova, were otu ogbe achịcha na-ekoghị eko dị okirikiri+ na otu ogbe achịcha dị okirikiri a gwara mmanụ+ na otu achịcha dị fere fere. Ọ tụkwasịrị ha n’elu abụba ndị ahụ na ụkwụ aka nri anụ ahụ. 27 O wee chịkwasị ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya ndị nwoke ma malite ifegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova. 28 Mosis wee chịrị ha n’aka ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu àjà ahụ e suru ọkụ. Ha bụ àjà e ji ahọpụta ndị nchụàjà nke na-esi ísì ọma.* Ọ bụ àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya