-
Ọpụpụ 29:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 “Ị ga-akpụtazi ebule nke ọzọ. Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-ebikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+ 20 Gbuo ebule ahụ ma weretụ ọbara ya tee n’ọnụ ọnụ ntị aka nri Erọn nakwa n’ọnụ ọnụ ntị aka nri ụmụ ya ndị nwoke nakwa na mkpịsị aka ukwu nke aka nri ha na mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ha. Fesakwa ọbara ahụ n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà ahụ.
-