-
Ezikiel 42:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ gwakwara m sị: “Ọnụ ụlọ ndị a na-anọ eri ihe, ndị dị n’ebe ugwu na ndị nke dị n’ebe ndịda, bụ́ ndị dị n’akụkụ ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla,+ dịcha nsọ. Ndị nchụàjà ndị na-abịakwute Jehova na-anọ na ha eri ihe kacha nsọ e ji chụọ àjà.+ N’ebe ahụkwa ka ha na-edosa ihe ndị kacha nsọ e ji chụọ àjà, ma àjà ọka ma àjà mmehie ma àjà ikpe ọmụma. Ha na-edosa ihe ndị a ebe ahụ n’ihi na ebe ahụ dị nsọ.+
-