8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’oké ehi ahụ e ji achụ àjà mmehie, ma abụba kpuchiri eriri afọ ya ma abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya, 9 nakwa akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha bụ́ ndị dị n’akụkụ úkwù ya. Ọ ga-ewepụta abụba kpuchiri imeju ya, wepụtakwa akụrụ ya abụọ.+