Levitikọs 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis wee were okpuru afọ* anụ ahụ, fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ òkè Mosis nke si n’ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+
29 Mosis wee were okpuru afọ* anụ ahụ, fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ òkè Mosis nke si n’ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+