Jenesis 29:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa. Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụ Juda+ ndị nwoke bụ Ea, Onan, Shila,+ Pirez,+ na Zira.+ Ma Ea na Onan nwụrụ na Kenan.+ Ụmụ nwoke Pirez mụrụ bụ Hezrọn na Hemọl.+ Ọnụ Ọgụgụ 2:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Juda. Onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. 4 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri asaa na anọ na narị isii (74,600).+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara. Matiu 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ebreham mụrụ Aịzik,+Aịzik amụọ Jekọb,+Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị nwoke. Ndị Hibru 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O doro anya na Onyenwe anyị si n’ebo Juda,+ ma e nweghị mgbe Mosis kwuru na ndị nchụàjà ga-esi n’ebo ahụ.
35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.
12 Ụmụ Juda+ ndị nwoke bụ Ea, Onan, Shila,+ Pirez,+ na Zira.+ Ma Ea na Onan nwụrụ na Kenan.+ Ụmụ nwoke Pirez mụrụ bụ Hezrọn na Hemọl.+
3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Juda. Onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. 4 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri asaa na anọ na narị isii (74,600).+
2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.
14 O doro anya na Onyenwe anyị si n’ebo Juda,+ ma e nweghị mgbe Mosis kwuru na ndị nchụàjà ga-esi n’ebo ahụ.