Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 2:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 “Mgbe a ga-eburu ụlọikwuu nzute gaa n’ebe ọzọ,+ ụlọikwuu ndị Livaị ga-adị n’etiti ebe ndị ọzọ mara ụlọikwuu.

      “Ọ bụ otú ha si maa ụlọikwuu ka ha ga na-esi aga mgbe ha na-aga ebe ọzọ.+ Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ebe o kwesịrị ịnọ, n’ebe ìgwè ebo atọ nke ebo o so na ya nọ.

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn mara ụlọikwuu ha n’azụ ụlọikwuu ahụ,+ n’ebe ọdịda anyanwụ.

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ndị ezinụlọ ụmụ Kohat mara ụlọikwuu ha n’ebe ndịda ụlọikwuu ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ Meraraị bụ Zuriel nwa Abihel. Ha mara ụlọikwuu ha n’ebe ugwu ụlọikwuu ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya