Abụ Ọma 103:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+ Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+