-
Ọnụ Ọgụgụ 22:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Mgbe jakị ahụ hụrụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta n’aka guzoro n’ụzọ, ọ gbalịrị ka ọ hapụ ụzọ banye n’ọhịa. Ma Belam malitere ịkụ jakị ahụ ihe ka ọ gaghachi n’ụzọ.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 22:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mgbe jakị ahụ hụrụ mmụọ ozi Jehova, ọ dagidere ná mgbidi ahụ ma kpagide ụkwụ Belam ná mgbidi ahụ. Belam wee kụwa ya ihe ọzọ.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 22:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Mgbe jakị ahụ hụrụ mmụọ ozi Jehova, o bu Belam makpuru ala. N’ihi ya, Belam were ezigbo iwe, jirikwa mkpara ya na-akụ jakị ahụ.
-