Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+
28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+
8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+