Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+ Ndị Ikpe 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ebo Zebulọn achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl.+ Ha na ndị Kenan wee bikọta. Ha manyekwara ndị Kenan ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+ 2 Ihe E Mere 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-egbughị,+ Solomọn manyere ha ka ha na-arụrụ ya ọrụ ruo taa.+
10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+
30 Ebo Zebulọn achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl.+ Ha na ndị Kenan wee bikọta. Ha manyekwara ndị Kenan ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+
8 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-egbughị,+ Solomọn manyere ha ka ha na-arụrụ ya ọrụ ruo taa.+