Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ha ekwesịghị ibi n’ala unu, ka ha ghara ime ka unu mehie m. Ọ bụrụ na unu efee chi ha, ọ ga-abụrụ unu ọnyà.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 33:55
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 55 “‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị bi n’ala ahụ,+ ndị unu hapụrụ ka ha nọrọ ga-adị ka ogwu nke na-arụkpọ unu anya ma na-ama unu n’ahụ́.* Ha ga-emesi unu ike n’ala unu ga-ebi.+

  • Diuterọnọmi 20:16, 17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ma, unu agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ n’obodo ndị a Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ha bụrụ nke unu.+ 17 Kama, unu ga-ebibi ha kpamkpam, ya bụ, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ otú Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,

  • Joshụa 23:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Ma ọ bụrụ na unu ahapụ Chineke, gakwuru ndị fọrọnụ ná mba ndị a,+ ndị unu na ha bi, unu na ha amalite ịgọ ọgọ,+ malitekwa ịkpakọrịta, 13 ya doo unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu agaghịzi na-achụpụrụ unu mba ndị a.+ Ha ga-adịzi unu ka igbudu na ọnyà e ji anwụde unu, dịkwa unu ka ụtarị a na-apịa unu n’akụkụ abụọ,+ dịkwa unu ka ogwu dị n’anya unu. Ha ga-adịgide unu otú a ruo mgbe unu lara n’iyi n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.

  • Ndị Ikpe 1:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe ndị Izrel sikwuru ike, ha manyere ndị Kenan ka ha rụwara ha ọrụ,+ ma ha achụpụchaghị ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya