Ọnụ Ọgụgụ 34:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-efe nza kee ka ọ bụrụ nke unu,+ otú Jehova nyere n’iwu ka e keere ebo itoolu na ọkara. Joshụa 19:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ala ndị a ka Elieza onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel, keere ha.+ A nọ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ nke dị na Shaịlo,+ fee nza, keere ha ala ndị ahụ. Otú a ka ha si kechaa ala ahụ niile.
13 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-efe nza kee ka ọ bụrụ nke unu,+ otú Jehova nyere n’iwu ka e keere ebo itoolu na ọkara.
51 Ala ndị a ka Elieza onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel, keere ha.+ A nọ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ nke dị na Shaịlo,+ fee nza, keere ha ala ndị ahụ. Otú a ka ha si kechaa ala ahụ niile.