Ndị Ikpe 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O mechara gaa n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerubel, ụmụ nwoke iri asaa, n’elu otu nkume. Ọ bụ naanị Jotam, ọdụdụ nwa Jerubel, ka ọ na-egbughị maka na ọ gara zoo.
5 O mechara gaa n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerubel, ụmụ nwoke iri asaa, n’elu otu nkume. Ọ bụ naanị Jotam, ọdụdụ nwa Jerubel, ka ọ na-egbughị maka na ọ gara zoo.