1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid na ndị isi ìgwè dị iche iche na-eje ozi họpụtara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan, na ụmụ Jedutọn+ ka ha na-eji une,+ ụbọ akwara, na ájà+ na-eto Chineke ma na-ebu amụma. Ndị a họpụtara maka ọrụ a bụ: 1 Ihe E Mere 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A bịa n’ụmụ Himan,+ a họpụtara Bọkaya, Matanaya, Ọziel, Shebuel, Jerimọt, Hananaya, Hanenaị, Elayata, Gidaltaị, Romamtaị-iza, Joshbekasha, Malotaị, Hotia, na Maheziọt.
25 Devid na ndị isi ìgwè dị iche iche na-eje ozi họpụtara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan, na ụmụ Jedutọn+ ka ha na-eji une,+ ụbọ akwara, na ájà+ na-eto Chineke ma na-ebu amụma. Ndị a họpụtara maka ọrụ a bụ:
4 A bịa n’ụmụ Himan,+ a họpụtara Bọkaya, Matanaya, Ọziel, Shebuel, Jerimọt, Hananaya, Hanenaị, Elayata, Gidaltaị, Romamtaị-iza, Joshbekasha, Malotaị, Hotia, na Maheziọt.