Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya.+ Ọ ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ ihe ha mere,+Kpuchiekwara ala ndị ya mmehie.”* Ndị Rom 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E dekwara, sị: “Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ.”+
43 Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya.+ Ọ ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ ihe ha mere,+Kpuchiekwara ala ndị ya mmehie.”*