Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+ Abụ Ọma 102:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ ga-ege ntị n’ekpere ndị ogbenye.+ Ọ gaghị eleghara ekpere ha anya.+ Aịzaya 66:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+
17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+
2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+