Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ha nupụụrụ ya isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ Ọ ghọziri onye iro ha,+Lụsokwa ha ọgụ.+ Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+ Ndị Hibru 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na olee ndị nụrụ olu ya ma kpasuo ya oké iwe? Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị niile Mosis si n’Ijipt dupụta?+
30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+
16 N’ihi na olee ndị nụrụ olu ya ma kpasuo ya oké iwe? Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị niile Mosis si n’Ijipt dupụta?+