Levitikọs 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 m ga-eme ka mmiri na-ezoro unu n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ala ga na-amị mkpụrụ ya.+ Osisi ndị dị n’ubi ga na-amịkwa mkpụrụ ha. Abụ Ọma 67:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ala ga-emepụta nri nke ọma.+ Chineke, bụ́ Chineke anyị, ga-agọzi anyị.+ Aịzaya 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza. Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+
4 m ga-eme ka mmiri na-ezoro unu n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ala ga na-amị mkpụrụ ya.+ Osisi ndị dị n’ubi ga na-amịkwa mkpụrụ ha.
6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza.
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+