1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+ Abụ Ọma 37:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ eziokwu na onye ahụ nwere ike ịda, ma ọ gaghị adaru ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka, na-akwado ya.+ Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nweghị mgbe ọ ga-ekwe ka ụkwụ gị mịchapụ.*+ E nweghị mgbe ụra ga-atụ Onye na-eche gị nche. Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ịhụnanya Jehova mere* na anyị anwụchabeghị,+N’ihi na ebere ya anaghị agwụ agwụ.+
9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+
24 Ọ bụ eziokwu na onye ahụ nwere ike ịda, ma ọ gaghị adaru ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka, na-akwado ya.+