Ọnụ Ọgụgụ 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha si na Ramesis pụọ+ n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ N’ụbọchị na-esote ụbọchị Ememme Ngabiga,+ ndị Izrel ji obi ike* pụọ n’ihu ndị Ijipt niile.
3 Ha si na Ramesis pụọ+ n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ N’ụbọchị na-esote ụbọchị Ememme Ngabiga,+ ndị Izrel ji obi ike* pụọ n’ihu ndị Ijipt niile.