9 Ònye ga-eduru m gaa n’obodo a nọchibidoro anọchibido?
Ònye ga-edu m ruo Ịdọm?+
10 Chineke, ọ́ bụghị gị, onye jụrụ anyị,
Chineke anyị, onye na-anaghịzi anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha?+
11 Napụta anyị n’ahụhụ anyị na-ata,
N’ihi na mmadụ ịzọpụta anyị abaghị uru.+
12 Ọ bụ Chineke ga-enye anyị ike,+
Ọ ga-azọpịakwa ndị iro anyị.+