Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na Jehova, ọ bụ gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile. Ị dị ezigbo elu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 99:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ onye ukwu na Zayọn,Ọ kakwa ndị niile elu.+