Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 145:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova na-eche ndị niile hụrụ ya n’anya nche,+Ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile n’iyi.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+