5 Unu echefuchaakwala ndụmọdụ ahụ Chineke nyere unu ka ụmụ ya, sị: “Nwa m, eledala aka ná ntị Jehova na-adọ gị anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba; 6 n’ihi na ọ bụ ndị Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị. N’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla o weere ka nwa ya ihe.”+