Abụ Solomọn 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma. Ị mara ezigbo mma. Anya gị dị ka anya nduru.”+ Abụ Solomọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m.+ Naanị otu anya i lere m na otu ihe i konyere n’ihe olu gịEmeela ka obi m dịrị n’ebe ị nọ. Abụ Solomọn 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu.
9 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m.+ Naanị otu anya i lere m na otu ihe i konyere n’ihe olu gịEmeela ka obi m dịrị n’ebe ị nọ.
4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu.