Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 21:20, 21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m,+ ị̀ chọrọkwala m bịa?” Ya asị ya: “Achọrọla m gị bịa. Chineke kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na i siri ọnwụ* na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova,+ 21 m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị. M ga-ebibi gị. M ga-egbu ma nwa nwoke ọ bụla si n’ezinụlọ gị+ ma onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ma onye na-enweghị ume n’Izrel.+

  • 2 Ndị Eze 10:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Maranụ na o nweghị ihe ọ bụla Jehova kwuru, nke Jehova kwuru ga-eme ezinụlọ Ehab, na-agaghị emezu.+ Jehova emeela ihe o si n’ọnụ ohu ya bụ́ Ịlaịja kwuo.”+ 11 Jihu gbukwara ndị ezinụlọ Ehab niile fọrọ na Jezril, ha na ndị niile a na-akwanyere ùgwù na-ejere Ehab ozi, ndị enyi ya, na ndị nchụàjà ya.+ O nweghị onye n’ime ha ọ hapụrụ ndụ.+

  • Jeremaya 22:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 “Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ bụrụgodị na gịnwa bụ́ Konaya*+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, bụ mgbaaka e ji aka ihe akara m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ.

  • Jeremaya 22:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Jehova kwuru, sị:

      ‘Deenụ n’akwụkwọ na nwoke a amụtaghị nwa.

      Deekwanụ na ihe agaghị agaziri ya n’oge* niile ọ dị ndụ,

      N’ihi na e nweghị otu n’ime ụmụ ya

      Ga-anọ n’ocheeze Devid chịa ọzọ na Juda.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya