Abụ Ọma 91:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe zoro ezo nke Onye Kacha Elu+Ga-anọ na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Abụ Ọma 121:5-7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova na-eche gị nche. Jehova bụ ndò gị,+ ọ nọkwa n’aka nri gị.+ 6 Anwụ agaghị achagbu gị n’ehihie,+Ọnwa agaghịkwa eme gị ihe ọ bụla n’abalị.+ 7 Jehova ga-eche gị nche ka ihe ọ bụla ghara ime gị.+ Ọ ga-eche gị* nche.+ Aịzaya 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+
5 Jehova na-eche gị nche. Jehova bụ ndò gị,+ ọ nọkwa n’aka nri gị.+ 6 Anwụ agaghị achagbu gị n’ehihie,+Ọnwa agaghịkwa eme gị ihe ọ bụla n’abalị.+ 7 Jehova ga-eche gị nche ka ihe ọ bụla ghara ime gị.+ Ọ ga-eche gị* nche.+
10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+