-
Ọpụpụ 6:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 M ga-akpọrọ unu ka unu bụrụ ndị m, m ga-abụkwa Chineke unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, onye na-akpọpụta unu n’Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ. 8 M ga-akpọbata unu n’ala m ṅụrụ iyi* na m ga-enye Ebreham, Aịzik, na Jekọb. M ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu.+ Abụ m Jehova.’”+
-