Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 26:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime,

      Mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyechara.+

      Zoonụ nwa mgbe nta,

      Ruo mgbe Chineke wechara iwe.+

  • Joel 2:31, 32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara+

      Tupu oké ụbọchị Jehova, bụ́ ụbọchị dị egwu, abịa.+

      32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+

      N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,

      Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”

  • Matiu 24:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 N’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+ 22 N’eziokwu, ọ bụrụ na e meghị ka oge ahụ dị mkpirikpi, e nweghị onye a ga-azọpụta. Ma n’ihi ndị a họọrọ, a ga-eme ka oge ahụ dị mkpirikpi.+

  • Mkpughe 7:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Otu n’ime ndị okenye ahụ wee sị m: “Ole ndị bụ ndị a yi uwe mwụda na-acha ọcha?+ Oleekwa ebe ha si bịa?” 14 M wee sị ya ozugbo: “Onyenwe m, ọ bụ gịnwa ma.” Ya asị m: “Ndị a si n’oké mkpagbu ahụ pụta.+ Ha ejirila ọbara Nwa Atụrụ ahụ saa uwe mwụda ha, uwe mwụda ha ana-achazi ọcha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya