-
2 Ihe E Mere 30:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ugbu a, unu agbala isi akwara otú nna nna unu hà mere.+ Ruberenụ Jehova isi, bịanụ n’ụlọ nsọ ya+ nke o doro nsọ ruo mgbe ebighị ebi fee Jehova bụ́ Chineke unu, ka ọ kwụsị iweso unu iwe.+ 9 N’ihi na ọ bụrụ na unu alọghachikwute Jehova, ndị dọọrọ ụmụnne unu na ụmụ unu n’agha ga-emere ha ebere.+ Ha ga-ahapụkwa ha ka ha lọta n’ala a,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere.+ Ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ ma unu lọghachikwute ya.”+
-
-
Zefanaya 2:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ