Ọpụpụ 29:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 M ga-ebinyere ndị Izrel, m ga-abụkwa Chineke ha.+ Ọpụpụ 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wee sị: “Lee, mụ na unu na-agba ndụ: N’ihu ndị gị niile ka m ga-arụ ọrụ ndị dị ebube a na-arụtụbeghị n’ụwa niile ma ọ bụ na mba niile.+ Ndị niile unu na ha bi ga-ahụkwa ọrụ m, n’ihi na ọ bụ ihe dị ịtụnanya ka m ga-emere unu.+
10 Jehova wee sị: “Lee, mụ na unu na-agba ndụ: N’ihu ndị gị niile ka m ga-arụ ọrụ ndị dị ebube a na-arụtụbeghị n’ụwa niile ma ọ bụ na mba niile.+ Ndị niile unu na ha bi ga-ahụkwa ọrụ m, n’ihi na ọ bụ ihe dị ịtụnanya ka m ga-emere unu.+