Jeremaya 30:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha ga na-abụ abụ ekele, na-achịkwa ọchị.+ M ga-eme ka ha mụbaa. Ha agaghịkwa adị ntakịrị.+ M ga-eme ka ha dị ọtụtụ,*Ha agaghịkwa adị ole na ole.+ Jeremaya 31:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị Izrel,* m ga-arụghachi unu otú e si arụghachi ụlọ.+ Unu ga-ewere obere ịgbà unu ọzọGaa na-agba egwú, na-enwekwa aṅụrị.+ Jeremaya 31:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova kwuru, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ndị Izrel na ndị Juda mụbaa. M ga-emekwa ka anụ ụlọ ha mụbaa.”+ Zekaraya 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O wee sị ya: “Gbaga ebe ahụ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘“A ga-ebi na Jeruselem+ otú e si ebi n’ime obodo na-enweghị mgbidi n’ihi na ndị mmadụ na anụ ụlọ niile nọ n’ime ya ga-adị ọtụtụ.+
19 Ha ga na-abụ abụ ekele, na-achịkwa ọchị.+ M ga-eme ka ha mụbaa. Ha agaghịkwa adị ntakịrị.+ M ga-eme ka ha dị ọtụtụ,*Ha agaghịkwa adị ole na ole.+
4 Ndị Izrel,* m ga-arụghachi unu otú e si arụghachi ụlọ.+ Unu ga-ewere obere ịgbà unu ọzọGaa na-agba egwú, na-enwekwa aṅụrị.+
27 Jehova kwuru, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ndị Izrel na ndị Juda mụbaa. M ga-emekwa ka anụ ụlọ ha mụbaa.”+
4 O wee sị ya: “Gbaga ebe ahụ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘“A ga-ebi na Jeruselem+ otú e si ebi n’ime obodo na-enweghị mgbidi n’ihi na ndị mmadụ na anụ ụlọ niile nọ n’ime ya ga-adị ọtụtụ.+