Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 11:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ọ bụ ya mere m ji asị unu na ihe niile unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu enwetala ha, unu ga-enwetakwa ha.+

  • Jọn 15:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ bụrụ na unu anọgide n’ime m, okwu m adịgidekwa n’ime unu, rịọnụ ihe ọ bụla unu chọrọ, a ga-emekwara ya unu.+

  • Jems 1:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ma, o kwesịrị inwe okwukwe mgbe ọ na-arịọ ya.+ O kwesịghị inwe obi abụọ ọ bụla.+ N’ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri, nke ifufe na-akwagharị, na-enugharịkwa.

  • 1 Jọn 3:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Anyị na-enweta ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya+ maka na anyị na-eme ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.

  • 1 Jọn 5:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ*+ bụ na ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya nke dabara n’uche ya, ọ na-anụ olu anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya