26 M ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu ihe inyeaka, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa. Mgbe ọ bịara, ọ ga-agba àmà banyere m.+27 Unu ga-agbakwa àmà banyere m+ n’ihi na mụ na unu nọ site ná mmalite.
8 Ma unu ga-anata ike mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu.+ Unu ga-abụkwa ndị àmà m+ ma na Jeruselem+ ma na Judia na Sameria niile,+ ruokwa n’ebe kacha anya n’ụwa.”*+