33 Eze asị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere m ozi gaa mee ka Solomọn nwa m nọdụ n’elu jakị m,*+ durukwanụ ya gaa Gaịhọn.+34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel. Fụọkwanụ opi ma sị, ‘Eze Solomọn ga-adị ogologo ndụ.’+