Jenesis 28:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jekọb si na Bia-shiba gawa Heran.+ Jenesis 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ rọwara nrọ. Ná nrọ ahụ, ọ hụrụ steepụ* si n’ụwa ruo n’eluigwe. Ọ hụkwara ka ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-agbago ma na-agbadata na ya.+ Abụ Ọma 104:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike,Na-emekwa ka ndị ozi ya bụrụ ọkụ na-erechapụ ihe.+ Daniel 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ. Matiu 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ekwensu wee hapụ ya.+ Ma, ndị mmụọ ozi bịara malite ijere ya ozi.+ Luk 22:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Otu mmụọ ozi nke si n’eluigwe pụtara n’ihu ya wee mee ka obi sie ya ike.+
12 Ọ rọwara nrọ. Ná nrọ ahụ, ọ hụrụ steepụ* si n’ụwa ruo n’eluigwe. Ọ hụkwara ka ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-agbago ma na-agbadata na ya.+
13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.