Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi.+ Onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama iwe Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+ Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma e dere ihe ndị a ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, nakwa ka unu si n’aha ya nweta ndụ maka na unu kweere.+
36 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi.+ Onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama iwe Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
31 Ma e dere ihe ndị a ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, nakwa ka unu si n’aha ya nweta ndụ maka na unu kweere.+