Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya, Ọrụ Ndịozi 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ọ kọọrọ anyị otú o si hụ mmụọ ozi bịara guzoro n’ụlọ ya, sị ya: ‘Ziga ndị ozi Jọpa ka ha gaa kpọọ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita.+ 2 Pita 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Abụ m Saịmọn Pita, ohu Jizọs Kraịst na onyeozi ya. M na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị a kụziiri ọmarịcha eziokwu a kụzikwaara anyịnwa* maka na Chineke na Jizọs Kraịst, Onye Nzọpụta anyị, bụ ndị ezi omume.
2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya,
13 “Ọ kọọrọ anyị otú o si hụ mmụọ ozi bịara guzoro n’ụlọ ya, sị ya: ‘Ziga ndị ozi Jọpa ka ha gaa kpọọ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita.+
1 Abụ m Saịmọn Pita, ohu Jizọs Kraịst na onyeozi ya. M na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị a kụziiri ọmarịcha eziokwu a kụzikwaara anyịnwa* maka na Chineke na Jizọs Kraịst, Onye Nzọpụta anyị, bụ ndị ezi omume.