Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m. Ọrụ Ndịozi 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+ Ndị Rom 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anyị si n’aka ya nweta amara na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka anyị wee kpọọ ndị mba ọzọ niile ka ha nwee okwukwe ma na-erube isi+ ka e wee too aha Jizọs. Ndị Rom 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ugbu a, ọ bụ unu ndị mba ọzọ ka m na-agwa okwu. Ebe m bụ onyeozi nke ndị mba ọzọ,+ ana m akwanyere ozi m ùgwù,+ Ndị Galeshia 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, mgbe ha hụrụ na e nyere m ọrụ izi ndị a na-ebighị úgwù ozi ọma,+ otú e nyere Pita ọrụ izi ndị e biri úgwù ozi ọma, 1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke họpụtara m ka m na-ezisa ihe a,+ bụrụkwa onyeozi.+ Ọ họpụtakwara m ka m kụziere ndị mba ọzọ gbasara eziokwu a+ nakwa inwe okwukwe na Chineke. Ihe a m na-ekwu bụ eziokwu, ọ bụghị ụgha.
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m.
2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+
5 Anyị si n’aka ya nweta amara na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka anyị wee kpọọ ndị mba ọzọ niile ka ha nwee okwukwe ma na-erube isi+ ka e wee too aha Jizọs.
13 Ugbu a, ọ bụ unu ndị mba ọzọ ka m na-agwa okwu. Ebe m bụ onyeozi nke ndị mba ọzọ,+ ana m akwanyere ozi m ùgwù,+
7 Ma, mgbe ha hụrụ na e nyere m ọrụ izi ndị a na-ebighị úgwù ozi ọma,+ otú e nyere Pita ọrụ izi ndị e biri úgwù ozi ọma,
7 Chineke họpụtara m ka m na-ezisa ihe a,+ bụrụkwa onyeozi.+ Ọ họpụtakwara m ka m kụziere ndị mba ọzọ gbasara eziokwu a+ nakwa inwe okwukwe na Chineke. Ihe a m na-ekwu bụ eziokwu, ọ bụghị ụgha.