Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi.+ Onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama iwe Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
36 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi.+ Onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama iwe Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+