1 Ndị Tesalonaịka 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na unu ma nke ọma na ụbọchị Jehova*+ ga-abịa nnọọ otú onye ohi si abịa n’abalị.+ 2 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 na-echere ụbọchị Jehova,* burukwa ya n’uche.+ N’ụbọchị ahụ ka a ga-agba eluigwe ọkụ,+ ya agbazee, ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee.
12 na-echere ụbọchị Jehova,* burukwa ya n’uche.+ N’ụbọchị ahụ ka a ga-agba eluigwe ọkụ,+ ya agbazee, ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee.