-
Ndị Kọlọsi 2:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ bụkwa eziokwu na unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie unu na-eme, nakwa n’ihi úgwù a na-ebighị unu n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na Kraịst dịrị ndụ.+ Ọ gbaghaara anyị mmehie anyị niile,+ 14 hichapụkwa iwu ahụ+ e ji aka dee,+ nke na-emegide anyị.+ Ọ bụ ọnwụ Kraịst nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ* ka Chineke ji hichapụ iwu ahụ.+
-