Jenesis 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe e mechara, Chineke sịrị Noa: “Ekpebiela m na m ga-ebibi mmadụ niile* maka na ndị juru n’ụwa bụ ndị tigbuo zọgbuo. N’ihi ya, m ga-ebibikọta ha na ụwa.+ Jenesis 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “M ga-eme ka mmiri zoo tojuo+ n’ụwa. M ga-eji ya kpochapụ ihe niile na-eku ume n’ụwa.* Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ala n’iyi.+
13 Mgbe e mechara, Chineke sịrị Noa: “Ekpebiela m na m ga-ebibi mmadụ niile* maka na ndị juru n’ụwa bụ ndị tigbuo zọgbuo. N’ihi ya, m ga-ebibikọta ha na ụwa.+
17 “M ga-eme ka mmiri zoo tojuo+ n’ụwa. M ga-eji ya kpochapụ ihe niile na-eku ume n’ụwa.* Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ala n’iyi.+