Matiu 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Kwụsịnụ ịkpakọtara onwe unu akụ̀ n’ụwa,+ ebe ọ ga-ata nchara, egu* erichapụkwa ya, ebe ndị ohi na-abanye zuo ohi. Luk 12:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Reenụ ihe unu nwere ma were ihe unu retara nye onyinye ebere.*+ Nwetanụ obere akpa ego ndị na-anaghị aka aka, ya bụ, akụ̀ na-anaghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-anaghị eru nso, ebe egu* na-agaghịkwa eri ya.
19 “Kwụsịnụ ịkpakọtara onwe unu akụ̀ n’ụwa,+ ebe ọ ga-ata nchara, egu* erichapụkwa ya, ebe ndị ohi na-abanye zuo ohi.
33 Reenụ ihe unu nwere ma were ihe unu retara nye onyinye ebere.*+ Nwetanụ obere akpa ego ndị na-anaghị aka aka, ya bụ, akụ̀ na-anaghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-anaghị eru nso, ebe egu* na-agaghịkwa eri ya.