Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+ Jọn 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe m nyere unu n’iwu bụ ka unu hụ ibe unu n’anya otú m hụrụ unu n’anya.+ 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+ 1 Jọn 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị m hụrụ n’anya, ihe m na-edere unu abụghị iwu ọhụrụ, kama ọ bụ iwu ochie unu nụrụ ná mmalite.+ Iwu ochie a bụ okwu ahụ unu nụrụ.
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+
8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+
7 Ndị m hụrụ n’anya, ihe m na-edere unu abụghị iwu ọhụrụ, kama ọ bụ iwu ochie unu nụrụ ná mmalite.+ Iwu ochie a bụ okwu ahụ unu nụrụ.