Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya, Mak 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+ Jọn 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Pita tụgharịrị hụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya,+ ka ọ na-eso ha. Ọ bụ ya bụ onye ahụ dalara azụ ma dabere n’obi Jizọs n’oge ha na-eri nri anyasị, sị: “Onyenwe anyị, ọ̀ bụ onye ga-arara gị nye?”
2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya,
19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+
20 Pita tụgharịrị hụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya,+ ka ọ na-eso ha. Ọ bụ ya bụ onye ahụ dalara azụ ma dabere n’obi Jizọs n’oge ha na-eri nri anyasị, sị: “Onyenwe anyị, ọ̀ bụ onye ga-arara gị nye?”