Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya. Mkpughe 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya.+ Ọnwụ agaghịzi adị.+ Iru uju ma ọ bụ ibe ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịzi adị.+ Ihe mbụ niile agafeela.”
8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya.
4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya.+ Ọnwụ agaghịzi adị.+ Iru uju ma ọ bụ ibe ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịzi adị.+ Ihe mbụ niile agafeela.”