15 M ga-eme ka gị+ na nwaanyị ahụ+ dịrị n’iro,+ meekwa ka nwa* gị+ na nwa* ya+ dịrị n’iro. Nwa ya ga-egwepịa gị isi,+ ị ga-emerụkwa ya ahụ́ n’ikiri ụkwụ.”+
12Ahụkwara m nnukwu ihe àmà n’eluigwe. Ihe àmà ahụ bụ: Otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya. O kpukwa okpueze e ji kpakpando iri na abụọ mee.